Saturday, 21 October 2017

When The Marriage Is Over

"Kedu onye bu onye afu tukwu ani na parlour?"  "O onye nma kpotara from village, Brother Okwuii."  Bugolu nya akpa nya n'ime room nma anyi no na ya."  Brother Okwuii!  Mu bugolu ya akpa ya n'ime room nma anyi no na ya?"!  "Chy Chy, m nwete gi ebe afu."  "O, brother Okwuii, anu go m."
 
 

Hours later:

 
"Aunty Chy Chy, nno oo."  "Oooo, Chy Chy, ke kwanu, ke nke na - eme?"  "Chy Chy, onye bu ife a si na - enu gbada ta?"  "Aunty Chy Chy, okwa ife m cho i gwa gi.  Nma anyi je kpota ya from village na Okwuii, brother Okwuii ga - anu ya."  "Chelu kwa.  Bia, isi gini?  Kedu ebe Okwuii no?"  "Ono na - enu room ebe nma anyi no." 
 
 

In the bedroom:

 
 
"Nma, good evening."  "Onye bu nma gi?!!!" " Nma, okwa Aunty Chy Chy na ekene gi, good morning."  "Si ki li pom.  Chy Chy, be m, kedu nke gbasalu gi?!!!!"  "Di m Okwuii, kedu onye bu nwata nwanyi nma kpotalu from village ka onuba gi?!!!"  "Big Chy Chy, onweeee?"  "Onweeee nu, Okwuii nu."  "Okwuii nwe n'aju gi ma onweeee!!!!!"  "Nma, biko, Okwuii di m ka m n'aju."  "Big Chy Chy, kedu mgbe ibidoro sa ba m okwu na uno a?!!!!!  Okwuii ka m makie sure na onulu Oluchi from village, kpobata ya na uno ya as nwunye ya."  "Big Chy Chy, ka ana ekwudi ife a, Okey na a pack lu gi akwa gi n'ime akpati gi, makana ike agwu gwo m, m ji anu  gi."  "Okwuii, nya wa melu iji eh kobe afe Oluchi wa na ebe ana ekobe akwa, ma gwa onye ozo ka otiye akwa nkem n'ime akpati?!!!"  "Aunty Chy Chy, gba ha nkiti, eje na ebe obuna."  "Small Chy Chy, anaa m anuzi, ana wa go m be nna m."  "Okwuii, ife muwa ji gba gi nkiti bu maka amuta be m nwa na uno a."  "Nawa Big Chy Chy, Okwuii anaro anu zi." 

Gold Digger

"Ese kata go okwu a.  Rapuzialu ya di ya."


"Mba!!!  Omuwa bu uzo fu Okwuii.  Muwa make lu ya!!!  I nwe wamu!!!  Mbanu adia eme ya eme!!!" 


"Nke a ina a shout?  Okwui!!!  Ano ebe a?" 


"Nneka, jebe godu!!!  Jebe godu!!!  Mmm.  Mmm.  Okwuii!!!  Kwesi inu m!!!" 


"Onuro nu gi!!!  Onulu m - u - m - m - y ya." 


"Hmm.  Hmm.  Amuo m amuu.  Ka m gwa gi.  Ego m ka ya na m - u - m - m - y ya n'eli."


"Chiokwe, okwu anuwa bukwanu nke gini kita a???!!!" 


"Nke gbasalu gi, onu asili." 


"Kpom onu asili.  Ife bu na Okwuii anu go m - u - m - m - y ya.  Nma asi gi, gi rapubazia, cholu di ozo." 


"Anam eje be Okwuii kita, ka onye m ego m." 


"Eje na a"  "M ma eje.  Puolu m na uzo ka m jebe.  Imakwa ife obu?  Inyelusia mmadu aka, orapu gi je nuo onye ozo.  Kedu ebe onye afu onulu no mgbe ginia na ata afufu awu.  Ya nyem my own share of the money.  Okwuii nyem my own share of the money." 


"Di be nu.  Ka ichota di ozo." 


"Hmm.  Hmm.  Hmm.  Hm.  Hm.  Ka onye si na oga anu m, na kwa m ego ozo." 


"Ya jebe biko.  Onye bu di Okwuii?  Juu man awu." 


"Ngozi, ina a support ya ka o je be Okwuii."


"Biko ya jebe.  Ya jebe.  Nata Okwuii ego gi.  Okwero anu gi - Yess - natia ego gi!!!"
 
 
"Okwuii, ke ka i mee?" 


"Chiokwe, i nwe bia fu m." 


"Yes, darling, abia m ifu gi maka ego m.  Five million dollars." 


"Okwuii!!!!  Kedu ife gi na ashawo awu na - eme n'ilo?" 


"Njideka, akpozina ya ashawo, eji m ya ugwo." 


"So, Okwuii, i ga a rapu m for ashawo anuwa." 


"Njideka, ba a nu uno, o gbasaro gi."


"Okwuii, alaputa mo ooo.  Okwa ashawo anuwa isi na gi na ya ama a na akpazi." 


"O chaja go nu.  Njideka ebe akwa aaaa.  Akwa Chiokwe belu." 


"Nee ya.  Five million dollars di n'ime akpati a.  Chee ka m buna gi, maka ego Erika. 


Njideka!!!  Njideka!!!  Ana m ebuna Chiokwe!!!" 


"Okwuii, darling, thank you." 


"Ashawo!!  Naba zia.  Oma anu gi!!  Abu m nwunye ya!!  Njideka!!" 


"Nwunye Okwuii, muna gi enwero okwu." 


"Njideka, muwa bu Okwuii ama anata na abani anuwa, eche na m." 

Do You Agree Or Do You Not Agree?

This song:  "I ga ekwe shi ikwe" was taught to me at Awkunanaw Girls Secondary School by Virginia Ani. 


The song is in Igbo 'wawa' dialect. 


The song is asking you, "do you agree or do you not agree."
 
 
Song:  "I ga ekwe shi ikwe, i ga ekwe shi ikwe, karumeye.  I ga ekwe shi ikwe, oghoooo.  I ga ekwe shi ikwe, karumeye, oghoooo.  I ga ekwe I ga ekwe I ga ekwe I ga ekwe.  I ga ekwe shi kwe, karumeye.  I ga ekwe shi ikwe, oghoooo."
 
 
Song translation:  "Do you agree or do you not agree, do you agree or do you not agree, tell me yes.  Do you agree or do you not agree, oghoooo.  Do you agree or do you not agree, oghoooo.  Do you agree or do you not agree, tell me yes, oghoooo.  Do you agree Do you agree Do you agree Do you agree.  Do you agree or do you not agree, tell me yes.  Do you agree or do you not agree, oghoooo."
 
 
If you have a microphone in your hand, please sing "Do You Agree Or Do You Not Agree."

Friday, 20 October 2017

2009

Ifeoma-adiagwuagwu January 6, 2010 at 12:08 pm on www.bellanaija.com
 
 
    
The song is cool and I like the collaboration with D’banj, Naeto C, 9ice, et al. 
 
 
Banky has a melodious voice – I know…. its more popular with chicks, for example, Kim Burrell. 
 
 
And then again, his voice is cool.
 
 
Nice one. 
 
 
Banky is really trying. I like their concept of working together with other artists, it is like keeping it in the family. They should just keep it up. 
 
 
It will encourage the Naija music industry to go farther than it is expected.

Nigerian Actress

 
 
 
Genevieve Nnaji reminds me of Gabrielle Union. You go, girl!!!
 
 
 
 
Genevieve Nnaji

Genevieve Nnaji