Thursday, 10 May 2018

On The Bus

"Dri - ver!!!!!  O ga apu kwa oooo!!!!!


Conductor!!!!! Ana m apu na junction a nuwa a!!!!!  Ibu m di n'azu moto!!!!!  Biko buputelu m ya!!!!!" 


Nma Ekene!!!!!  Ka m na ooooo!!!!!  Ka m jee sielu umuazi nni, na chi eji go, fa ga n'eche m." 


"Okonkwo!!!!  So - i nwete be m ego awu!!!!  Mu wee na eche gi!!!! Eche ngi!!!!  Eche ngi!!!!  Eche ngi!!!!  Ego awu bu ego m ga eji kwuoru umuaka ugwo akwukwo!!"


"Atuegwu?!!!  O ka iga esi agwa m ya?!!!  Mmm?!!!  Mu na gi no since na beer parlour!!!  No o na ime bus?!!!  Ataro m gi!!!" 


"Okonkwo!!  Ma ita a mu, ita a ro m, Nye m ego iji m;  ka m nwere ya kwuo ugwo uno akwukwo umuaka m." 


"Ijeoma???  Anya m ji fu gi.  Okwa maka nwoke afu?  Mu na gi aka na - ese?" 


"Ifeoma???  O gini!!!!!  Kedu nke bu na ifu m n'ime bus, ina aju m mkpo, mkpo ajuju.  Onwe ihe na - eme gi???  Biko bata godu n'ime bus, ka igwa m maka nwoke afu." 


"Abata go m.  Afa nwoke afu bu Emeka."  "Okay!!!!!  Emeka gi.  O ga go oooo.  Arapulu go m gia.  Ika no nia???" 


"Ijeoma, Emeka bu nke gi, nwelia." 


"Biko, Ifeoma, akpasi na m iwe." 


"Oooo, anu go m."


"Ndi umunwanyi!!!!!  Azo nwoke!!!!!"  "Dri - ver!!!!!  Onwe nke gbasara gi??!!!!!"  "Nne - makie sure na Emeka awu nulu gi.  If not, rapu ya aka!!!!!" 


Dri - ver, biko, ogbasoro gi." 



"Conductor!!!!  Ka o puo oooo. 


Ijeoma, bye - bye."

No comments:

Post a Comment