Saturday 21 October 2017

When The Marriage Is Over

"Kedu onye bu onye afu tukwu ani na parlour?" 


"O onye nma kpotara from village, Brother Okwuii."  "


Bugolu nya akpa nya n'ime room nma anyi no na ya." 


Brother Okwuii!  Mu bugolu ya akpa ya n'ime room nma anyi no na ya?!" 


"Chy Chy, m nwete gi ebe afu." 


"O, brother Okwuii, anu go m."
 
 

Hours later:

 
"Aunty Chy Chy, nno oo." 


"Oooo, Chy Chy, ke kwanu, ke nke na - eme?" 


"Chy Chy, onye bu ife a si na - enu gbada ta?" 


"Aunty Chy Chy, okwa ife m cho i gwa gi.  Nma anyi je kpota ya from village na Okwuii, brother Okwuii ga - anu ya." 


"Chelu kwa.  Bia, isi gini?  Kedu ebe Okwuii no?" 


"Ono na - enu room, ebe nma anyi no." 
 
 

In the bedroom:

 
 
"Nma, good evening." 


"Onye bu nma gi?!!!" 


" Nma, okwa Aunty Chy Chy na ekene gi, good morning." 


"Si ki li pom.  Chy Chy, be m, kedu nke gbasalu gi?!!!!" 


"Di m Okwuii, kedu onye bu nwata nwanyi nma kpotalu from village ka onuba gi?!!!" 


"Big Chy Chy, onweeee?"


"Onweeee nu, Okwuii nu." 


"Okwuii nwe n'aju gi ma onweeee!!!!!" 


"Nma, biko, Okwuii di m ka m n'aju." 


"Big Chy Chy, kedu mgbe ibidoro sa ba m okwu na uno a?!!!!! 


Okwuii ka m makie sure na onulu Oluchi from village, kpobata ya na uno ya as nwunye ya." 


"Big Chy Chy, ka ana ekwudi ife a, Okey na a pack lu gi akwa gi n'ime akpati gi, makana ike agwu gwo m, m ji anu  gi." 


"Okwuii, nya wa melu iji eh kobe afe Oluchi wa na ebe ana ekobe akwa, ma gwa onye ozo ka otiye akwa nkem n'ime akpati?!!!" 


"Aunty Chy Chy, gba ha nkiti, eje na ebe obuna." 


"Small Chy Chy, anaa m anuzi, ana wa go m be nna m." 


"Okwuii, ife muwa ji gba gi nkiti bu maka amuta be m nwa na uno a." 


"Nawa Big Chy Chy, Okwuii anaro anu zi." 

No comments:

Post a Comment