Saturday 25 June 2016

Do You Eat Wealth

It starts with "Oriaku!" 


"Nna!!!  Anyi!!!" 


"Kedu ihe bu ihe nkaa?" 


"Nna anyi oburo kwam bubatara ihe nkaa." 


"I cho I gwam na onwe zi onye ma ihe o n'ako na uno a?" 


"Nna anyi, oburo muwa ka I ga n'aju."


"Oriaku m juo gi ihe na uno anuwa, asa na m okwu." 


"Nna anyi biko juo Chike." 


"Chike!!!  Chike!!!  O gi wa bubatara ihe anuwa?" 


"Onyekwa n'aju ajuju a, biko nu?" 


"O mpa anyi ka ina agwa?" 


"Chike, biko bata na uno anuwa, bata na uno anuwa, makana ihe ino n'ilo ako, enweghi isi." 


"Bia!  Aunty!  Acho kwa m, acho kwa m."


"Chike!!!  Ataro m gi.  O muwa kwee ka anubata m na uno anu unu a." 


"Gwa go du m, onye n'esi otua agwa mmadu okwu." 


"Aunty, icho ka m gwa gi okwu, muna gi ama eme ya." 


"Okey boy, je godu wetalu m iko anwu n'ime uno." 


"Mau me, gi na Brother Chike ka na ako akuko anuwa, gba ya nkiti." 


"I ma ihe m ji gba gi nkiti na uno anuwa, Chike?  O makana mu na di m, Ichie Omeego anaro adi na nma." 


"Aunty Oriaku, jee nwuo." 


"Heiiiiiiiiiii, o gi wa si ziotu a ekwu okwu, Chike?" 


"O muwa." 


"Hei, Brother Chike, odiro kwa nma."  


"Nna anyi, uno a ama abata kwa mu na Chike."  


"Oriaku o bataro, ina waa." 


"Hey wu.  Mmmm.  Ewooooo.  O di gini ka m nmelu oooooo?" 


"Mmmm.  Asi kwa m na mu ma, muwa ama anu Ichie Omeego." 


"Heiiiii, Ichie!!!!  Oka idi?" 


"Okey boy!  Anaa m.  Ka m naa na be nne m na nna m." 


"Nma a?" 


"Mpa anyi asi gi na a?" 


"Hey woe!!" 


"Nna any, bye, bye." 


"Oriaku akpa si kwana m iwe." 


"Nodu na uno a, na ibu Oriaku m." 


"Oooo.  Nna anyi, anu go m."




"Oriaku" = Eats Wealth.


"Nna Anyi" = Our Father.

 

"Ichie Omeego" = Titled Maker Of Money.


"Dieriaku" = Husband Eats Wealth.



No comments:

Post a Comment