Saturday 11 June 2016

More On SongWritings

The song was written by Nigerians, it has no bearings on non - Nigerians. 


Block Rosary is good to attend if you are Roman Catholic, and still interested in attending.
 
 
"Nwa enwe nne n'akwa uwa
 
nwa enwe nne n'akwa uwa
 
nwa enwe nne n'akwa uwaa.
 
Akwa uwa k'anyi na akwa
 
nwanyi nna mo na ata m afufuu.
 
Obu gini ka imere oji ata gi afufu?
 
Nwa enwe nne n'asi, ana m eje
 
mmiri, na eje nku na eje afiaaaa.
 
Ma nnata sia afia m nwe sibe nni
 
buputalu ya okesalu umu ya
 
nwelu nke m taa nye nwa enwe nne.
 
O nwa mo jisi ike dibelu ya
 
O nwa mo jisi ike dibelu ya.
 
Ewoo Ewoo Ewoo nna mo
 
osi na ogaghi ekwe odidi
 
echetalu m nne
 
nne m onwe mgbe oji amu nwa
 
echetalu m nne
 
umu Igbo rapubanu mo
 
okweghi anaaaaaaaaa
 
akwa uwa siri ike
 
Ebere giiiiiiii
 
nwa enwe nneeeeee"

No comments:

Post a Comment